1. Ndị Nrụkọ ọrụ
  2. Ndị Nkwado

Ndị Nkwado

Ndị nkwado nke StopNCII.org na-enye aka n’ụzọ dị iche iche, gụnyere ntuziaka, nkwado ndị injinia, onyinye ego, nnabata mmemme, na ọrụ ntụgharị asụsụ. Nkwado ha ndị a dị oke mkpa n'ichebe ndị mmadụ pụọ na nkesa foto ịgba ọtọ n'ụwa niile.

Ị chọrọ ịkwado StopNCII.org?

Kpọtụrụ anyị